9 Ọ makpuru, o dinara dika ọdum,Na dika nne-ọdum; ònye gēme ka o bilie?Onye ọ bula nke nāgọzi gi bu onye agọziri agọzi,Onye ọ bula nke nābu gi ọnu bu kwa onye anābu ọnu.
Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ọnu-Ọgugu 24
Echiche Ọnu-Ọgugu 24:9 na onodu