41 Ndia bu umu-ndikom Benjamin, dika ab͕uru nile ha si di: ndi-ha agukọtara agukọta we di orú nnù uzọ ise, na nnù iri-na-anọ.
Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ọnu-Ọgugu 26
Echiche Ọnu-Ọgugu 26:41 na onodu