Ọnu-Ọgugu 26:42 IGBOB

42 Ndia bu umu-ndikom Dan, dika ab͕uru nile ha si di: nke Shuham bu ab͕uru ndi Shuham. Ndia bu ab͕uru nke Dan, dika ab͕uru nile ha si di.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ọnu-Ọgugu 26

Echiche Ọnu-Ọgugu 26:42 na onodu