Ọnu-Ọgugu 26:58 IGBOB

58 Ndia bu ab͕uru Livai: ab͕uru ndi Libni, ab͕uru ndi Hebron, ab͕uru ndi Mahli, ab͕uru ndi Mushi, ab͕uru ndi Kora. Kohat we mua Amram.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ọnu-Ọgugu 26

Echiche Ọnu-Ọgugu 26:58 na onodu