Ọnu-Ọgugu 26:59 IGBOB

59 Aha nwunye Amram bu Jokebed, nwa Livai, nke amuru ya nye Livai n'Ijipt: nwayi ahu we muara Amram Eron na Moses, na Miriam, bú nwa-nne-ha nwayi.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ọnu-Ọgugu 26

Echiche Ọnu-Ọgugu 26:59 na onodu