49 N'okwu-ọnu Jehova ka agukọtara ha n'aka Moses, nwoke ọ bula dika ibu-ya si di: bú ndi-ya agukọtara agukọta, dika Jehova nyere Moses iwu.
Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ọnu-Ọgugu 4
Echiche Ọnu-Ọgugu 4:49 na onodu