Ọnu-Ọgugu 7:84 IGBOB

84 Nka bu onyinye nke ira ebe-ichu-àjà nye Chineke, n'ubọchi etere ya manu, site n'aka ndi-isi Israel: afere ọla-ọcha iri na abua, na ọkwa-nwusa ọla-ọcha iri na abua, na ngaji ọla-edo iri na abua:

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ọnu-Ọgugu 7

Echiche Ọnu-Ọgugu 7:84 na onodu