85 afere ọla-ọcha ọ bula di ọgu shekel isi na iri n'ọtùtù, ọkwa-nwusa ọ bula di kwa ọgu shekel atọ na iri n'ọtùtù: ọla-ọcha nile nke ihe nile di nnù shekel isi n'ọtùtù, dika shekel nke ebe nsọ ahu si di;
Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ọnu-Ọgugu 7
Echiche Ọnu-Ọgugu 7:85 na onodu