Ọnu-Ọgugu 9:14 IGBOB

14 Ma mb͕e ọbìa gānọ n'etiti unu dika ọbìa, me-kwa-ra Jehova ememe ngabiga; dika ukpuru ngabiga ahu si di, na dika ikpé-ya si di, otú a ka ọ gēme: otù ukpuru ka unu gēnwe, ma ọbìa, ma onye amuru n'ala.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ọnu-Ọgugu 9

Echiche Ọnu-Ọgugu 9:14 na onodu