15 N'ubọchi eguzoro ebe-obibi ahu ọtọ igwe-oji ahu kpuchiri ebe-obibi, ọbuna ulo-ikwū nzute: ma n'anyasi ọ di n'elu ebe-obibi ahu dika ọku, n'ile ya anya, rue ututu.
Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ọnu-Ọgugu 9
Echiche Ọnu-Ọgugu 9:15 na onodu