18 na ndi Avad, na ndi Zemar, na ndi Hemat: emesia ab͕uru nile nke ndi Kenean we b͕asa.
Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Jenesis 10
Echiche Jenesis 10:18 na onodu