Jenesis 10:32 IGBOB

32 Ndia bu ab͕uru umu-ndikom Noa, dika osuso-ọmumu nile ha si di, nime mba nile ha: site kwa na ndia ka ekesara mba nile n'uwa, mb͕e iju-miri ahu gasiri.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Jenesis 10

Echiche Jenesis 10:32 na onodu