Jenesis 10:7 IGBOB

7 Umu-ndikom Kush kwa; Seba, na Havila, na Sabta, na Reama, na Sabteka: umu-ndikom Reama kwa; Sheba, na Dedan.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Jenesis 10

Echiche Jenesis 10:7 na onodu