4 Ha we si, Ngwa, ka ayi wuere onwe-ayi obodo, na ulo-elu, nke elu-ya gēru n'elu-igwe, ka ayi mekwara onwe-ayi aha; ka ayi we ghara ib͕asa n'elu uwa nile.
Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Jenesis 11
Echiche Jenesis 11:4 na onodu