Jenesis 12:19 IGBOB

19 N'ihi gini ka i siri, Nwa-nnem nwayi ka ọ bu? m'we luta ya n'onwem na nwunye: ma ub͕u a, le nwunye-gi, kuru ya, la.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Jenesis 12

Echiche Jenesis 12:19 na onodu