Jenesis 12:5 IGBOB

5 Abram we chiri Serai, bú nwunye-ya, na Lot, bú nwa nwa-nne-ya, na àkù-ha nile nke ha kpatarari, na madu ndi ha nwetarari nime Heran; ha we pua ije ala Kenean; ha we ba n'ala Kenean.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Jenesis 12

Echiche Jenesis 12:5 na onodu