Jenesis 13:11 IGBOB

11 Lot we rọputara onwe-ya Gburugburu-ala nile nke Jọdan; Lot we bulie ije je n'Iru-anyanwu: ha we kewapu onwe-ha otù n'aru nwa-nne-ya.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Jenesis 13

Echiche Jenesis 13:11 na onodu