Jenesis 13:14 IGBOB

14 Ma Jehova siri Abram, mb͕e Lot kewapusiri onwe-ya n'ebe ọ nọ, Biko, welie anya-gi abua, si n'ọnọdu a, ebe gi onwe-gi nọ, le anya n'Ugwu na na Ndida na n'Iru-anyanwu na n'Ọdida-anyanwu:

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Jenesis 13

Echiche Jenesis 13:14 na onodu