Jenesis 17:14 IGBOB

14 Ma nwoke anēbighi úgwù, nke anēbighi úgwù n'anu-aru nke apí-ya, agēbipu nkpuru-obi ahu n'etiti umu-nna-ya; ọ mebiwo ọb͕ub͕a-ndum.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Jenesis 17

Echiche Jenesis 17:14 na onodu