2 M'gētiye kwa ọb͕ub͕a-ndum n'etiti Mu na gi, me ka i ba uba nke-uku nke-uku.
Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Jenesis 17
Echiche Jenesis 17:2 na onodu