Jenesis 18:19 IGBOB

19 N'ihi na amawom ya, ka o we nye umu-ya na ulo-ya, ndi gānọchi ya, iwu, ka ha we debe uzọ Jehova, ime ezi omume na ihe ekpere n'ikpe; ka Jehova we weta n'isi Abraham ihe O kwuru bayere ya.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Jenesis 18

Echiche Jenesis 18:19 na onodu