Jenesis 19:19 IGBOB

19 biko, le, orù-gi ahutawo amara n'iru gi, i mewo kwa ka ebere-gi di uku, nke i meworom n'idebem ndu; mu onwem apughi kwa iwepuga onwem je ugwu, ka ihe ọjọ ahu we ghara irapara n'arum, m'we nwua:

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Jenesis 19

Echiche Jenesis 19:19 na onodu