Jenesis 19:2 IGBOB

2 si, Biko, le, ndi-nwem, biko, sinu n'ije-unu wezuga onwe-unu bà n'ulo orù-unu, nọ ọnọdu-abali, sa kwa ukwu-unu, unu gēbili n'isi-ututu, la, Ha si, É-è, kama ọ bu n'amá ka ayi gānọ ọnọdu-abali.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Jenesis 19

Echiche Jenesis 19:2 na onodu