30 Lot we si na Zoa rigo, biri n'ugwu ahu, ya na umu-ya ndinyom abua; n'ihi na ọ turu egwu ibi nime Zoa: ọ we biri n'ọb͕à, ya onwe-ya na umu-ya ndinyom abua.
Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Jenesis 19
Echiche Jenesis 19:30 na onodu