Jenesis 19:8 IGBOB

8 Biko, le, enwerem umu-ndinyom abua ndi akāmaghi aru nwoke: biko, ka m'kuputara unu ha, me-kwa-nu ha dika ọ di nma n'anya-unu: nání unu emela ndikom ahu ihe; n'ihi na ọ bu n'ihi nka ka ha biara n'okpuru ndò nke ulom.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Jenesis 19

Echiche Jenesis 19:8 na onodu