Jenesis 2:22 IGBOB

22 ọgiriga ahu, bú nke O weputara n'aru madu ahu, Jehova, bú Chineke, we wue ya dika ulo ka ọ ghọ nwanyi, O me ka ọ biakute madu ahu.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Jenesis 2

Echiche Jenesis 2:22 na onodu