Jenesis 2:9 IGBOB

9 Jehova, bú Chineke, we me ka osisi nile ọ bula si n'ala pue, bú nke anāchọsi ike n'ile anya, nke di kwa nma ihe-oriri; osisi nke ndu dikwa n'etiti ubi ahu ab͕ara ogige, na osisi nke ima ezi ihe na ihe ọjọ.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Jenesis 2

Echiche Jenesis 2:9 na onodu