Jenesis 21:14 IGBOB

14 Abraham we bilie n'isi-ututu, were achicha na karama-akpukpọ miri nye Hega, tukwasi ya n'ubu-ya, ọ nye kwa ya nwa-ya, zilaga ya: ọ we je, nāwaghari n'ọzara Bia-sheba.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Jenesis 21

Echiche Jenesis 21:14 na onodu