Jenesis 22:12 IGBOB

12 Ọ si, Esetila aka-gi tukwasi n'aru nwa-okoro ahu, eme-kwa-la ya ihe ọ bula: n'ihi na ub͕u a ka M'mara na onye nātu egwu Chineke ka i bu, n'ihi na i b͕ochighi nwa-gi nwoke, nke i nwere nání ya, iwere ya nyem.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Jenesis 22

Echiche Jenesis 22:12 na onodu