Jenesis 22:3 IGBOB

3 Abraham we bilie n'isi-ututu, jikwa inyinya-ibu-ya, chiri madu abua nime umu-okorọbia-ya tiyere onwe-ya, na Aisak, bú nwa-ya nwoke; ọ kpọwa nkú nke àjà-nsure-ọku, bilie, je ebe ahu nke Chineke siri ya-ri je.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Jenesis 22

Echiche Jenesis 22:3 na onodu