Jenesis 22:7 IGBOB

7 Aisak we gwa Abraham, bú nna-ya, okwu, si, Nnam; ọ si, Lekwam, nwam. Ọ si, Le, ọku na nkú: ma òle ebe nwa-aturu iji chu aja-nsure-ọku di?

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Jenesis 22

Echiche Jenesis 22:7 na onodu