Jenesis 23:13 IGBOB

13 Ọ gwa Efron okwu na nti ndi ala ahu, si, Kama, ọ buru na gi onwe-gi kwere, biko, nuru olum: enyewom ego ọhia ahu; naram ya, ka m'we lìe onye-nkem nwuru anwu n'ebe ahu.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Jenesis 23

Echiche Jenesis 23:13 na onodu