Jenesis 23:9 IGBOB

9 ka ọ we nyem ọb͕à Makpila, nke ọ nwere, nke di n'isi nke ọhia-ya n'ego zuru ezu o ruru ka ọ gēnyem ya n'etiti unu ka ọ buru ihe-onwunwe, nke gābu ala-ílì.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Jenesis 23

Echiche Jenesis 23:9 na onodu