15 O rue na, tutu o kwusia okwu, le, Rebeka nāputa, bú nwayi amuru nye Betuel nwa-nwoke Milka, bú nwunye Nehoa, nwa-nne Abraham, ite-ya di kwa n'ubu-ya.
Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Jenesis 24
Echiche Jenesis 24:15 na onodu