Jenesis 24:22 IGBOB

22 O rue, mb͕e camel ṅujusiri miri, na nwoke ahu were nb͕a-aka ọla-edo, nke ọtùtù-ya bu nkera shekel, na ọla-aka abua ib͕a n'aka-ya abua nke ọtùtù-ha bu shekel ọla-edo iri;

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Jenesis 24

Echiche Jenesis 24:22 na onodu