Jenesis 24:32 IGBOB

32 Nwoke ahu we ba n'ulo, ọ tọpu ibu camel-ya; ọ nye ya okporo-ọka na nri-anu-ulo inye camel-ya, na miri isa ukwu-ya na ukwu ndikom ndi ya na ha yikọrọ bia.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Jenesis 24

Echiche Jenesis 24:32 na onodu