Jenesis 24:40 IGBOB

40 Ọ sim, Jehova, Onye m'jeghariworo n'iru Ya, gēziga mọ-ozi-Ya ka gi na ya yikọ je, Ọ gēme kwa ka ije-gi ga nke-ọma; i gāluta-kwa-ra nwam nwunye sitere n'ab͕urum, na n'ulo nnam:

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Jenesis 24

Echiche Jenesis 24:40 na onodu