Jenesis 24:47 IGBOB

47 M'we jua ya, si, Nwa ònye ka i bu? Ọ si, Nwa Betuel ka m'bu, bú nwa Nehoa, onye Milka muru nye ya: m'we tiye nb͕a-aka ahu n'imi-ya, na ọla-aka abua ahu n'aka-ya abua.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Jenesis 24

Echiche Jenesis 24:47 na onodu