Jenesis 26:22 IGBOB

22 O si n'ebe ahu kwapu, gwue olùlù-miri ọzọ; ma ha eseghi okwu bayere ya: ọ kpọ aha-ya Rehobot, si, N'ihi na ub͕u a Jehova enyewo ayi ebe sara mbara, ayi gamu kwa ọmùmù n'ala nka.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Jenesis 26

Echiche Jenesis 26:22 na onodu