Jenesis 26:32 IGBOB

32 O rue n'ubọchi ahu, na ndi-orù Aisak biara, kọrọ ya akukọ bayere olùlù-miri ahu nke ha gwuru, si ya Ayi achọtawo miri.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Jenesis 26

Echiche Jenesis 26:32 na onodu