Jenesis 26:8 IGBOB

8 O rue, mb͕e ubọchi ọ nọduru n'ebe ahu di anya, na Abimelek, bú eze ndi Filistia, leputara anya na window, hu, ma le, Aisak na Rebeka, bú nwunye-ya, nēgwu egwú.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Jenesis 26

Echiche Jenesis 26:8 na onodu