12 Eleghi anya nnam gēbitum aka, m'agādi kwa ka onye nākwa emò n'anya-ya; m'gēme kwa ka nkọcha biakwasim, ọ bughi kwa ngọzi.
Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Jenesis 27
Echiche Jenesis 27:12 na onodu