Jenesis 27:40 IGBOB

40 Ọ bu kwa mma-agha-gi ka i gēji di ndu, ọ bu kwa nwa-nne-gi ka i gēfe;O gēru kwa, mb͕e, i gālù, ulù,Na i gētijipu yoke-ya n'olu-gi.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Jenesis 27

Echiche Jenesis 27:40 na onodu