Jenesis 28:18 IGBOB

18 Jekob we bilie n'isi-ututu, were nkume ahu nke ọ dọbara n'okpuru isi-ya, do ya ka ọ buru ogidi, ọ wusa manu n'elu ya.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Jenesis 28

Echiche Jenesis 28:18 na onodu