Jenesis 28:6 IGBOB

6 Isọ we hu na Aisak gọziri Jekob, zipu kwa ya ije Padan-eram, isi n'ebe ahu lutara onwe-ya nwunye; ọ hu kwa na, mb͕e ọ nāgọzi ya, na ọ nyere ya iwu, si, Gi alula nwunye sitere n'umu-ndinyom Kenean;

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Jenesis 28

Echiche Jenesis 28:6 na onodu