Jenesis 30:40 IGBOB

40 Jekob we wezuga umu-aturu, me ka ìgwè ewu na aturu che iru na nke dere ọcha na nke ọ bula di nji n'ìgwè ewu na aturu Leban; o we do ìgwè nke aka ya n'onwe-ha iche, ma o doghi ha n'ebe ìgwè ewu na aturu Leban di.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Jenesis 30

Echiche Jenesis 30:40 na onodu