Jenesis 32:11 IGBOB

11 Biko, naputam n'aka nwa-nnem, n'aka Isọ: n'ihi na mu onwem nātu egwu ya, ma eleghi anya ọ gābia, tib͕ue m, tib͕ukwa nne tinyere umu-ya.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Jenesis 32

Echiche Jenesis 32:11 na onodu