Jenesis 32:13 IGBOB

13 O we nọ ọnọdu-abali n'ebe ahu abali ahu; o were kwa ufọdu nime ihe batara n'aka-ya ka ọ buru onyinye-inata-iru-ọma inye Isọ nwa-nne-ya;

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Jenesis 32

Echiche Jenesis 32:13 na onodu