Jenesis 32:7 IGBOB

7 Jekob we tua egwu nke-uku, obi lọbakwara ya miri: ọ we kera ndi ya na ha nọ, na ìgwè ewu na aturu, na ìgwè ehi, na kamel, n'-omuma-ulo-ikwū abua;

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Jenesis 32

Echiche Jenesis 32:7 na onodu