Jenesis 34:19 IGBOB

19 Okorọbia ahu alaghi kwa azu ime ihe ahu, n'ihi na ihe nwa-nwayi Jekob tọrọ ya utọ: ya onwe-ya nwekwara nsọpuru kari ulo nile nke nna-ya.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Jenesis 34

Echiche Jenesis 34:19 na onodu